Orumba North

Orumba North
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAnambara Steeti Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°2′33″N 7°12′47″E, 6°4′0″N 7°5′0″E Dezie
Mmiri Ogbagirigiri dị na Akpujiogu

Orumba North bụ ọchịchị ime obodo nakwa steeti Anambra, East-central Nigeria .

Isi obodo iri na isii mejupụtara ọchịchị ime obodo bụ ndị a;

  • Awa,
  • Awgbu ,
  • Omogho,
  • Ndiokpalaeze,
  • Ndiokolo,
  • Amaetiti,
  • Ndiokpalaeke,
  • Oke ,
  • Nanka ,
  • Ndiukwuenu
  • Ndikelionwu,
  • Ajalli ,
  • Ufuma ,
  • Amaokpala,
  • Ndiowu, and
  • Okpeze.


</br>Ọ bụ mpaghara nwere ọmarịcha ala maka ọrụ ulu nwere ngwaahịa ndị ama ofuma gburugburu osikapa, ji, akpu na mmanụ nkwụ. Ọtụtụ n'ime ndị bi na ya bụ ndị ọrụ ugbo nakwa ndị ahịa. Enwekwara nnukwu ala ụmụ akwụkwọ n'ihi ọnụnọ nke Federal Polytechnic dị na Okoh.

RNke a bụ ndepụta ụlọ akwụkwọ sekọndrị dị na Orumba North Local Government Area:

  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Community, Nanka
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị obodo, Nanka
  • Community Secondary School, Oko
  • Community Secondary School, Ndikelionwu
  • Community Secondary School, Ndiowu
  • Community Secondary School, Ufuma
  • Community Secondary School, Enugwuabor Ufuma
  • Community Secondary School, Awgbu
  • Community High School, Awgbu
  • Awgbu Grammar School, Awgbu
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Community, Ajali
  • Community Secondary School, Omogbo
  • Community Secondary School, Awa

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne